Mgbe ? b?la a na-ekwu maka nt?ghar?, ihe ?z? a na-aj? ase ya b? mkp?r?okwu a ga-at?ghar?. Mkp?r?okwu d? ome nt?ghar? nnukwu mkpa. O nwere ike ?b? mkp?r?okwu ag?mag?, nka na ?z? ma ? b? nke mkpok?ta ka ? ch?r? iji h? na nt?ghar? ya b? kpoo. A na-emep?ta mkp?r?okwu ?h?r? d? iche iche na mba ?wa d? iche iche iji nwee aha a ga na-akp? ?t?t? ihe ?h?r? na-ap?ta kwa ?b?ch? n’?wa taa. Mana ? b? ihe mwute na as?s? Igbo etorubegh? ka as?s? nd? a a na-ekwu maka ha n’?wa taa d? ka Bekee, French, Jaman, Cha?na, wdg. Nd? ?ka nt?ghar? n’onwe ha na-agabiga ihe nh?am ah? d? egwu mgbe ha na-emep?ta okwu oh?r?. Ederede a lebara anya na nsogbu d? iche iche a na-agabiga n’imebe mkp?r?okwu ?h?r? n’Igbo, mb? nd? ?ka mm?ta gbarala na ihe nd? a ga-eme iji belata nsogbu nd? a. A gbasoro at?t? n?omite, nda?ta na nke mmebe mkp?r?okwu nke (Aj?nwa 2014). A gbasoro nsoro nkanye akara ?daolu ke Green na Igwe (1963), b? nke maziri na a ga-akanye akara n’?da ala na ?da ns?da naan? ka ?da elu wee ghara ibu akara ? b?la. D? ka e nwere usoro ndek? na ndesa n’odide as?s? Igbo, a gbasoro usoro ndesa n’ide mkp?r?okwu nd? d? n’ederede a. Naan? mkp?r?okwu nd? e dek?r? ?n? b? nd? e dek?r? ?n? n’akw?kw? ?kaas?s? Igbo b? nke nd? otu a kp?r? SPILC dere. Ederede a ga-aba uru n’?l? akw?kw? niile a na-am? as?s? Igbo nye nd? nk?zi na ?m? akw?kw?. Nd? ?l? mgbasa ozi na otu ISA ga-eritekwa nnukwu uru na mkp?r?okwu ?h?r? nd? e mebere. O kwes?r? ka e tutekwa otu SPILC na ISC (The Igbo Standardization Committee). G??ment? kwes?r? itinye aka n’ihe gbasara ?z?p?ta nd? nt?ghar? na nd? mmebe okwu. E kwes?r? iwube ?ba akw?kw? ebe a ga na-ach?ta okwu ?h?r? nd? e mebere.